ig.news
84

Osservatore Romano Akwalitela Anụm Nwanyị karịrị Otu - n'aka Fada Reto Nay

Osservatore Romano (November 10) weputara edemede si n'aka Fada Gerald Bednar banyere “Ebere na Iwu na Amoris Laetitia.” Bednar bụ osote-rector nakwa ọkà mmụta na Seminary Cleveland Seminary, USA.

Bednar kpọrọ ndị na-ekweghị n'ihe a ọ dere ndị kwụ n'uzo nkuzi Katọlik gbasara anụm di na nwunye - nke bụ ma Benedict XVI na ndị pope ocie ndị ọzọ - “ndị ekweghi ekwe.” N'uche ya ebere bụ ihe "echefuru echefu" ruo oge Francis. Mmadụ kwesịrị ị gwa ya maka encyclical John Paul II "Ọgaranya n'ime ebere” (1980).

Ọ na-akpọhie iwu ka "atụmatụ na-enweghi isi" nakwa achọ ịtinye ọgbaghara n'etiti iwu na ebere, tụmadụ na iwu Kraịst bụ ebere.

N'olu Bednar, Francis na-akụzi na mmadụ nwere ike ịbanye na agbamakwụkwọ ọzọ tụmadụ na nne mbụ ka dikwa. N'otu a, ọ na eme ka Francos gajọọ ozi ọma Chukwudi wee na-akụzi ílú ọtụtụ nwanyị.

Bednar ekweghi aghọta na agbasa agbasa bụ sọọsọ agbamakwukwo nke mmekọahu dị na ya. (ratum et consummatum), ọ bụghị na agbamakwụkwọ nkịtị. Ọ sịrị na Saint Paul "nyere iwu ka ana-agbasa agbasa" nke bụ asị, ka ọ bụ nwere ike - itisa agbamakwụkwọ ma na atụ ya gbasara agbamakwụkwọ anaghị gbasa agbasa, ma ọ bụ na ụka ọ ga aza ajụjụ ma anụm di na nwunyenke abụọ ọ bụ njọ. Nke a bụ asị. Anaghị agbagha ya agbagha na anụm di na nwunye ọzọ bụ ịkwa iko gawa n'ihu.

Nchikota okwu Bednar: Francis anaghi enye aka mgbasa anun dina nwubye, ma na, ọ na ekweka ndị kwụsịrị agbamakwụkwọ ka ha lụgharịa.

O nwere onye ga-ewere Osservatore Romano ka ezigbo ihe, kedu ihe ahụ na-emema e wepụta edeme a?

#newsWzronzbjak