ig.news
62

Onye isi Obodo na-amaghị ihe, " E kwula Mankind, ọ bụ Peoplekind”

Na nso nso a onye isi obodo Canada bụ Justin Trudeau kwuchiri otu nwanyị ọnụ onye gwara ya okwu na Mahadum MacEwan.

Ọ gwara Trudeau na "ịhụnanya nke nne bụ ịhụnanya ga-agbanwe ọdịnihu mankind." N'ebe a, onye isi obodo a na-amaghị ihe wee kwuchie ya ọnụ, "Anyị na-ekwu peoplekind, na ọ bụghị mankind maka ọ ka wee nwee nnabata.”

Na Twitter a gwara Trudeau na oge na-abịa ya kpọwazie ngalaba obodo Canada bụ "Manitoba" ka "Personitoba".

#newsTgabjdchwu