Asụsụ
7

I ji ihe ọchị wee buso nsogbu dị n'ime Ụka agha - Otu ị ga-esi etinye aka

Gloria.tv ebidola ịwepụta eserese katun gbasara ihe na-emegasị n'asụsụ iri abụọ n'anọ ọ ji ewepụta akụkọ. Eserese katun ndị a na-achịkọta nsogbu site na eserese na mkpụrụ okwu ole m'ole. Ụfọdụ oge, …
Debanye okwu ntunye
15

Francis ka e nwetara aka ya n'ime ọbá ego

LifeSiteNews e nwetala akwụkwọ nzuzo e wepụtara site The Papal Foundation, otu enyemaka dị na U.S., nke gosiri na oge anwụ gara aga Pope Francis ji aka ya tinye akwụkwọ maka Nde Dollar 25 ego …
Debanye okwu ntunye
26

Kadịnal Müller akpọọla Kadịnal Parolin onye "Modernist"

Ikwu maka "ndozigharị ọnọdụ" bụ "mgbatu n'ime uzo modernist na subjectivist itụgharị okwukwe Katọlik”, ka ọ dere bụ Kadịnal Gerhard Müller na firstthings.com (February 20). Na nso nso a Kadịnal
Debanye okwu ntunye
24

Bishọp Germany ọhụrụ akpọọla oku maka ndị Fada lụrụ nwanyị

Abalị atọ eji chichaa Fada Franz Jung, 51, bishọp nke Würzburg, Germany, ọ kpọrọ ya "ihe e enwere ike ime" ịkachapụ alụghị nwanyị. Mgbe ọ na-agwa Bayerischer Rundfunk (February 19), Jung gosipụtar…
Debanye okwu ntunye
34

Kadịnal Marx atụọla asị n'ihu ụwa nille, "Ọ nweghị mgbe m ji kpọọ oku maka ngọzi ndị mmekọ ụdị n'…

N'oge ọgbakọ ndị nta akụkọ (February 19) tupu mbido ọgbakọ ndị Bishọp Germany na Ingolstadt, Kadịnal Marx nke Munich yiri ụwa egwu mgbe ọ sịrị na "onwebeghi mgbe m ji kwuputa maka ngọzi nke ndị …
Debanye okwu ntunye
32

Ndị Bishọp German abụọ ajụla ngọzi mmekọ ụdị n'ụdị

Bishọp nkwado mmekọ ụdị n'ụdị Gebhard Fürst nke Rottenburg-Stuttgart na Bishọp neoconservative Stephan Burger nke Freiburg ajụla atụmatụ Kadịnal Marx ịgọzi ndị mmekọ ụdị n'ụdị. Fürst gwara Deutsc…
Debanye okwu ntunye
27

Ntinye aka Francis enweghị isi, Bishọp nwere nsogbu arịtuola

Pope Francis nabatara na February 19 nritu nke Bishọp Peter Okpaleke, 54, nke Ahiara, na ngalaba mgbada Nigeria. Ndị Fada ya ekweghi anabata ya maka ebe o si kamgbe echichi ya n'afọ 2012. N'ọnwa …
Debanye okwu ntunye
32

Youth Synod Francis enweela nsogbu tupu o bido

Ọchịchị Catholic French Scouts d’Europe ekwuputala n'ọbá mgbagwojuanya ya mgbe ọ chọpụtara onye ndị bishọp French ga-eziga na Rome n'ọnwa March maka emume tupu Synod nke ndi ntorobịa. Ndị nnọchit…
Debanye okwu ntunye
28

Nkwekọrịta ọjọọ nke Vatican ga-eme n'ọnwa April

Vatican Pope Francis di nkwadebe inyefe nhọpụta Bishọp China n'aka ọchịchị obodo. Nkwekọrịta a ga-eme na ka ngwụcha March gafere, ka Corriere della Sera (February 17) si dee. Isi nkwekọrịta a bụ …
Debanye okwu ntunye
37

Ebe a na-aga na Germany: Oriri Nsọ maka ndị Ụka Alakụba

Ọ bụ "ihe a na-emebu eme" na Germany na onye Protestant "na-agba onye Katọlik akwụkwọ" na-anata Oriri, Stefan Orth dere na katholisch.de (February 19) nke ndị bishọp Germany. Ọ sịrị na ndị bishọp …
Debanye okwu ntunye
27

Francis "Pope kachasị njọ" - Onye oké amamihe na-ekwu

Ọchịchị Francis bụ "ọdachi" n'olu John Rist, onye ọkà mmụta nchọpụta nke amamihe na Mahadum Katọlik nke America. Mgbe ọ na-agwa LifeSiteNews (February 15) ọ sịrị na “Bergoglio nwere ike, maka aka …
Debanye okwu ntunye
35

Diocese Austria kwere ka e nwee esem foto nke ndị mmekọ ụdị n'ụdị na Basilica a ma ama

Esem foto maka Life Ball ndị mmekọ ụdị n'ụdị na June 2 na Vienna, Austria, ka e mere na omalicha baroque basilica St Michael na Mondsee, na diọcese Linz. A na-eme Life Ball nke afọ a na ncheta ihe …
Debanye okwu ntunye
33

Francis n'ihe gbasara Canonization, “Mụ na Benedict nọ n'ahịrị”

Pope Francis mara ọkwa na ọ ga-eme Paul VI (+1978) saint n'ime afọ a. Mgbe ọ na-agwa ndị Fada Roman na Thursday, Francis chetara, na o mere canonize na nso nso a Pope John XXIII nakwa John Paul II. …
Debanye okwu ntunye
34

Onye ọkà ikpe Vatican mmekọ ụdị n'ụdị ka a mara ikpe maka na a hụrụ ihe onyonyo arụruala ụmụ aka …

Monsignor Pietro Amenta, 55, onye ọkà ikpe n'ụlọ ikpe Vatican Rota Romana kamgbe afọ 2012, kwetara mpụ nke ijide ihe nlele arụruala ụmụaka (nwoke). Na February 15 o nwetara ikpe ngá ọnwa 14 nke a e …
Debanye okwu ntunye
37

Ndị Pope ochie ekweteghi na nkwekọrịta Francis na China

George Weigel, nke dere akwụkwọ gbasara ndụ John Paul II, a jụọla ajụjụ gbasara nkwekọrịta na-abịa n'etiti Vatican na China. Mgbe ọ na-ede na foreignpolicy.com (February 15), Weigel jụrụ ajụjụ ihe …
Debanye okwu ntunye
43

Pope Francis ọ na-atụ anya ihe ntụnanya ọzọ?

E nwere ike n'oge izu ụka Easter Pope Francis nwere ike ime "ihe ntụnanya" nyere Ụka n'olu onye nta akụkọ Marco Tosatti na ịrụtụ aka na asịrị a na-akụ na Vatican. Tosatti dere na Francis kọsaara ihe …
Debanye okwu ntunye
33

Pope Francis egosipụtala Anselm Grün

Na February 15, Pope Francis gwara ndị Fada diọcese ya okwu Roman basilica Saint John na Lateran. Ọ gwara ha gụọ akwụkwọ onye Fada ultraliberal nke German bụ Benedictine Anselm Grün. Ihe njirimara …
Debanye okwu ntunye
29

Kadịnal Ultraliberal "Ndozigharị ọnọdụ" Francis "nwere ome na Council"

Ihe Pope Francis na-eme na-aga n'anya Second Vatican Council, Kadịnal ultraliberal nke Chicago but Blase Cupich kwuru. Mgbe ọ na-agwa The Tablet (February 14), Cupich kwetara na Francis na-egwuru …
Debanye okwu ntunye
36

Francis nwere nsogbu n'ebe nkwutọ dị

Corriere della Sera (February 15) wepụtara edemede gasị si na mkparịta ụka Pope Francis na Jesuit nwere na January mgbe ọ gara Chile. Francis gwara ha na ọ hụrụ nkwujọ gbasara atụmatụ ya dị ka "nghọt…
Debanye okwu ntunye
43

SSPX, Pope Francis "Akaghị njọ ma ọ bụ mma" karịa ndị bu ya ụzọ

Pope Francis akaghị njọ ma ọ bụ mma karịa ndị pope ndị ọzọ kamgbe Second Vatican Council n'olu Fada Fausto Buzzi, onye na-esote District Superior nke ndị Society of St Pius X na Italy. Mgbe ọ na-…
Debanye okwu ntunye