ig.news
62

Otu Dioces na Germany na akpata 833 million euros

N'afo 2016 Archdiocese na Munich, Germany na-akpata 833 million Euro ka katholisch.de dere ya. Archdiocese a ka ana aru n'uzo di ogo. Onye isi ha bu Cardinal Reinhard Marx (63), bu onye otu council nke Pope Francis. Akunauba nke archdiocese a na-enweta site na utu isi nke ha na-atu.
N'afo 2015 archdiocese a kpatara 781 million Euros. N'ime onwa June 2016 nwetara na ozuzu 6 billion EUROS.
O bu naani n'uzo ego ka archdiocese muniich na-eme nkeoma mana ebe okpukperechi no ndi a na-agba onupa.

Foto: © Jeanne Menjoulet, CC BY, #newsRjfgvjpljn