
A gwara ụmụaka ka ha depụta ezigbo ihe ha megasịrị were akwụkwọ ahụ bịa mass ahụ.
Ebe ahụ, ha tinyere akwụkwọ ndị ahụ n'ime mkpọ n'akụkụ "Super Hero" masịrị ha.
"Super Heroes" ndị ahụ bụ ndị mmadụ yi efe ka Superman, Batman, Wonder Woman ma ọ bụ Super Girl.
A gwara ụmụaka ahụ na ezigbo ihe ha megasịrị ga-enyere " ndị Super Heroes ahụ aka nwetakwa ike ha".
#newsUgfhukvhwq