ig.news
74

Ladaria Ga-anochi anya Muller

Archbishop Luis Ladaria (73) ga-abuzi Prefect nke Congregation for the Doctrine of the Faith dika edere ya na infovaticana.com. Ladria, onye Jesuit buru onye okachamara na Gregorian University, ma ugbu a o bu ode-akwukwo nke otu nzuko ahu. O bukwa onye isi na otu Pope Francis hoputara maka iu nhoputa nke deacon ndi nwanyi.
Anele anya na Ladria ga-eme otu esi gwa ya.

#newsVsodwhybmn