ig.news
60

L’Espresso ebidogharịala ebubo megide Kadịnal Rodríguez

L’Espresso nke kwadoro Francis (February 5) kwudosiri ike na ebubo ya megide Kadịnal Oscar Rodríguez Maradiaga nke Tegucigalpa, Honduras.

Na December, akwụkwọ akụkọ Italian a boro Rodríguez ị nata ihe ruru 500.000 euros n'aka Mahadum Katọlik nke Tegucigalpa nakwa ịkpọ Nde Dollar 12 ọkụ na azụ m ahịa na-enweghi isi na London.

Rodríguez zaghachịrị na ụgwọ ahụ abụghị maka ya n'onwe ya ma na ọ bụ maka atụmatụ ụkochukwu.

But L’Espresso points out that the payments went to Rodríguez’ private account, not to the one of the archdiocese. Rodríguez’ auxiliary bishop Juan José Pineda also received cash.

L’Espresso gosiri na nnukwu ego ndi a adịghị n'akwụkwọ mgbakọ nke Rodriguez wepụtara n'ọnwa September 2017 nyere Vatican n'oge njem Ad-Limina. Akwụkwọ ahụ egosighi ihe gosiri Otu Nde Euro nke Bishọp auxiliary bụ Pineda natara n'aka ọchịchị obodo.

Ebubo ọzọ si n'aka Martha Alegria Reichmann, nwunye isi mkpe nke Alejandro Valladares, nke bụbu onye nnọchiteanya obodo Honduras na Holy ruo afọ 29. Rodríguez bụ enyi ezinụlọ ha, gwara di na nwunye ka ha tinye ego ha n'aka ndị ahịa ego nke London bụ Youssry Henien, otu Henien ahụ nke mere Rodríguez ji tụfuo Nde 1,2 euro na archdịọcese ya. Reichmann chọpụtara n'ọnwa February 2015 na ego ahụ efuola. Mbọ a gbara ị nụ olu Henien ma ọ bụ Rodríguez enweghị isi.

Ka o si dị, Rodríguez gọọrọ isi onwe ya site na ị sị na ebubo ndị e boro ya bụ agha a na-ebuso "ndozigharị" nke Pope Francis.

Foto: Oscar Rodríguez Maradiaga, © Gabriele Merk, CC BY-SA, #newsGcxvcfmjhm