ig.news
44

Bishọp nke Brazil: "Mmekọ nwoke na nwoke bụ onyinye si na Chineke"

Mmekọ nwoke na nwoke abụghị ka i si chọọ ma ọbụ oria ma na o bụ onyinye si na Chineke ka Bishọp Antônio Carlos Cruz Santos nke Caicó, Brazil so kwuo. Ubọchi ozi ọma n'ọnwa July 30 nke e wepụtara ka …Higit pa
Mmekọ nwoke na nwoke abụghị ka i si chọọ ma ọbụ oria ma na o bụ onyinye si na Chineke ka Bishọp Antônio Carlos Cruz Santos nke Caicó, Brazil so kwuo. Ubọchi ozi ọma n'ọnwa July 30 nke e wepụtara ka ihe onyonyo na intaneeti, Santos tulere ndị mmekọ nwoke na nwoke ka ndị isi ojii " ndị a n'ahụbụghị ka mmadu maka ebumnobi mmegide".
Ka ọ si kwuo ndị mmekọ nwoke na nwoke kwesịrị ka " a nabata ha" n'ime ụlọ ụka ebe ọ bụ na "ebere" dị mkpa. O kwukwara n'olu Pope Francis, " Onye ka m bụ i kpe?"
Foto: Antônio Carlos Cruz Santos, #newsMrkiijquqs