ig.news
72

Nkuzi ndị Liberal na-emebi nhazi ihe gbasara aku n'uba ndị Vatican

Pope Francis a hapula nhazi ego ndị Vatican na a gaghachi n'ihe mgbeochie na-enweghi isi nke ndị Italy. Ka formiche.net sịrị kwuo ihe a nwere ihe uche kpatara ya ka Kadịnal Pell, onye ndozi nke Vatican …More
Pope Francis a hapula nhazi ego ndị Vatican na a gaghachi n'ihe mgbeochie na-enweghi isi nke ndị Italy. Ka formiche.net sịrị kwuo ihe a nwere ihe uche kpatara ya ka Kadịnal Pell, onye ndozi nke Vatican nke e weturu ewetu, bụrurkwa onye na-akatọ Amoris Laetitia.
N'ime ndị iro Pell ndị sikarịchara bụ Kadịnal Na-akwado mmekọ nwoke na nwoke bụ Kadịnal Francesco Coccopalmerio nke Pontifical Council for Legislative Texts ya mebirị nhazi nke Pell. Na aka ozo, Kadịnal Wilfrịd Fox Napier nke Durban, South Afrịca, onye otu ogbako nke Vatican nke ihe gbasara aku n'uba na bụrukwa onye na-akato Amorịs Laetitia, kwadoro nhazi a.
Nke mere na nsọ a: Kadịnal Domenico Calcagnọ, onye isi Administration of the Patrịmony of the Holy See, onye jusịrị ike na atumatu Pell, bụ onye a na-enyocha na Italy maka i ri ego nke diocese ya na mbụ.
Foto: Domenico Calcagno, © Basilico, wikicommons, CC BY-SA, #newsChanrvzonn