ig.news
75

Catholic Budget Chief nke Trump: Ndi Bishop U.S. "Dara Ya"

Mick Mulvaney bu budget chief nke President Trump, ma burukwa onye Catholic ekwuole na atumatu mkpata na nmefu nke obodo U.S. abughi ihe ga-enye "nsogbu o bula." N'ubochi May 24th, O gwara onye Charlotte Observer "na nkwanye ugwu, na ndi bishop a dara ya." O gbakwunyere na "ha agaghi ewepu onye obula nke kwesiri ekwesi na atumatu obula."Ozo, "Anyi ga-amata oganihu anyi site na mmadu ole anyi ga-akpoputa na atumatu ndi a, ka ha we ike igaghachi na ndu nke onwe ha.

Foto: Mick Mulvaney, #newsWcmblsuobq