ig.news
69

Cardinal Tobin n'onwe ya anabatala iga njem ala nso maka ndi kwenyere na homosexuality

Cardinal Joseph Tobin nke Newark na onwe ya anabatala "LGBT Pilgrimage" na nnukwu ulo uka ya n'ubochi May 21st. Tobin gwara ha okwu a na mbido uka mass. Otutu ndi isi nchaja biara. Jesuit Father James Martin, onye ama nke oma na igwado homosexuality, kwuru na facebook ya; "Imela! Ndewo nu."
Onye na-enyere bishop ahu aka bu Cardinal Manuel Cruz kwuru na "uche ya gbasara basilica bu mgbe onu uzo eluigwe ga-emeghe i nabata ndi madu maka ihunanya Chineke."
Nchoputa e mere na-egosi okwu ndi di otu a na-esi na ndi Bishop were uche di nro, ma o bu udi bishop ndia na akpasi ndi Catholics agwa ojoor.

#newsXoaegdjxyp